Song Length |
3:36 |
Genre |
World - African, World - Reggae/Caribbean |
Lead Vocal |
Mixed Vocals |
Mood |
Peaceful |
Subject |
Spirituality |
| |
Lyrics
Chorus
Chegharia, Biko chegharia, x 2
Ogbu nmadu chegharia, ogo nmo chegharia,
Ndi ntise chegharia, Biko Chegharia
Bia ka inye ya obi gi o, yo ya ngbaghara
O bu nani ya puru igbaghara njo nile
Kosara ya nmehe gi nile, o bu nani ya puru isa njo
Okwa Chukwu nke elu igwe zitere otu nani nwa nke omuru,
Ka onwuo n'enu obe, n'ihi nmehe mu na gi o
Oge na aga nwanne muo biko, biko, biko ..... chegharia
Nwanna Chegharia, Nwanne Chegharia, Enyi Chegharia.........,
Chegharia................Biko chegharia
Chorus
Chegharia, Biko chegharia, x 2
Ogbu nmadu chegharia, ogo nmo chegharia,
Ndi ntise chegharia, Biko Chegharia
Obu gini ka I na eche, Oge adighizi, Oge na aga nwanne muo
Biakwute Chukwu, kosara ya nmehe gi o,
yo ya nmgbaghara, oga asacha nmehe gi o
Ogbu nmadu, Ogo nmo, ogwo arusi,
Onye ntisa, ndi ntise, Onye ori,
Ndi n'eme etu di ana, oge na aga biakwute Chukwu,
Obu nani ya puru igbaghara nmehe
Chorus
Chegharia, Biko chegharia, x 2
Ogbu nmadu chegharia, ogo nmo chegharia,
Ndi ntise chegharia, Biko Chegharia
Ndi n'ejighi anya awu oga n'iru onye ozo
Mata nkea, ogbu nma ga ana na nma
Ugbua bu oge gi o, biakwute Chukwu, yo ya ngbaghara
Obu nani ya ga asacha nmehe gi o,
Omenma nma n'emere onwe ya, Ome njo n'emere onwe ya
Okwa isi kote evu ogba,
ihi onye metara ka oga eji isi ya we buru
Chorus
Chegharia, Biko chegharia, x 2
Ogbu nmadu chegharia, ogo nmo chegharia,
Ndi ntise chegharia, Biko Chegharia